Ndị agha nnupụisi kwuru na obodo ahụ nọzị ha n'aka mana Gọọmenti Kongo na-ekwu na ndịagha ha ka na-elekọta ụfọdụ mpaghara a ma ama.